Hosanna Ekene

K'anyi nye ya ekene
K'anyi nye ya otito
Ka'anyi nye ya ekene
X2
Bianu sorom kele ya ehh
S.P
Agama si gi
Agama si gi
Nara otito,
ebube dike,
nara ekele
Nara Ekene
Ohhh.....Uwa nile na si gi..
Anama si gi.
Onye si n'onwu bulite
Dike nagha
Chukwu ebiebi
Nara ekene
Hosanna
Hosannah....
Hosanna.....
Ohhhhhh Ohhh!!
Hosanna,
Bia-a-a-a
Chukwuoma
K'anyi nye ya ekene
Onyeoma ( )
K'anyi nye ya otito
Onye na biazo x2
Ka'anyi nye ya ekene

Canzoni più popolari di Tia

Altri artisti di Japanese music